Peter Obi akọwaala ihe mere ya n’ọdọụgbọelu mba Briten n’oge gara aga
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka 2023 n'otu Labour Party, bụ Peter Obi, akọwaala ihe mere oge ọ gara njem na mba Briten n'ọdị nso a dịka akụkọ kwuru na ndị ọrụ nchekwa jichiri ya nwa.
Akụkọ ahụ wuru ewu ihe dịka izuụka abụọ…