Take a fresh look at your lifestyle.

Osote onyeisiala Yemi Osinbajo agaala njem ọrụ na Canada.

497
Nke a bụ oge izizi onye nọ ọkwa ya maọbụ nke onyeisiala na-aga obodo ahụ kamgbe 2000, bụ oge Olusegun Obasanjo gara ebe ahụ.
Osinbajo na Freeland, bụ osote Praịm Mịnịsta Canada, na ndị ọrụ gọọmentị etiti obodo ahụ ga-enwe nzukọ puru iche.

Comments are closed.