Take a fresh look at your lifestyle.

Iran siri goolu goolu taa dịka England ji akpa ajụ kpojuoro ha goolu ma bunye ha n’isi.

0 326
Jude Bellingham bu ụzọ tọpee neetị ndị Iran, tupu Bukayo Saka enye nke abụọ (o mechara tụkwasị otu goolu), Raheem Sterling nyere otu goolu tupu e gbuchie ọkara nke mbụ.
Taremi bịara sata otu goolu mgbe a malitere ọkara nke abụọ (o mechara jiri penariti tụkasị goolu nke abụọ naanị tịnkọm tịnkọm ole tupu e gbuchie bọọlụ), Marcus Rashford nyere otu ebe Jack Grealish mezuru goolu nke isii nke England.
England ga-ezute mba Amerịka n’ụbọchị iri abuo na isi nke ọnwa Nọvemba, ebe Iran ga-ezute Wales.
Leave A Reply

Your email address will not be published.