Onye isi ala Buhari na-eduzi nzukọ ndi isi oru
Onye isi ala Muhammadu Buhari na-eduzi nzukọ ikpeazụ nke Federal Executive Council maka ọchịchị dị ugbu a, na-eme na Council Chambers nke Presidential Villa, Abuja.
Osote onye isi ala, Ọkammụta Yemi Osinbajo, onye isi ndị ọrụ na…