Ihe adila etu okwesiri maka obibia onyeisiala na Steeti Sokoto
Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari ga eme njem oru na Steeti Sokoto, mpaghara North West nke Naijiria.
Onyeisiala ga agbape ogbako Chief of Army Staff Conference 2022.
Etinyela onodu nchekwa gba gburugburu isi obodo nakwa gburu gburu…