Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari eruola uju maka onwu aka chiburu mba Chaina

0 410

Onyeisiala bu, Muhammadu Buhari kwuru na onwu onye nd mba Chinese nke Communist Partybu, Jiang Zemin “anapula mba ahu otu ezi onye ndu.”

Mazi Zemin nwuru ka ogbara afo iri itolu na isii, ka Prezidenti Buhari kowari dika onye gbara mbo maka agam n’ihu nke mba  Chaina na onodu akuluba.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *