Peace Ogechi Anyiam-Osigwe, nwa ada mmepụta ejije Nollywood mara ama, alaala mmụọ.
Nwa ada Anyiam-Osigwe bụ onye hibere emume nturuugo 'Africa Movie Academy Awards' (AMAA) nakwa ụlọọrụ Africa Film Academy, bụ nke na-ewu na mpaghara…
Onyeisiala mba Senegal etinyela iru uju abalị atọ n'ihi ihe mberede nke tara isi mmadu iri ano,ma meruo otutu mmadu ahu.
Ihe ruru mmadụ iri ano allala mmụọ dịka ụgbọala bụs abụọ takọtara isi na mba Senegal.
Nnyocha ndị ọrụ nchekwa…
Ndị uweoji Legọs steeti ezipụtala ozi na ha nwụchiri otu onye otu ha a na-ekwu gbagburu otu nwaamadị onye nkiti a kpọrọ Gafaru Buraimoh na Tuzde n’akụkụ ogige ụlọ Happy Land Estate, Ajah.
N’ozi ha zipụtara n’akara Twitter taa bụ Wenezde,…
Onyeisiala bu, Muhammadu Buhari kwuru na onwu onye nd mba Chinese nke Communist Partybu, Jiang Zemin “anapula mba ahu otu ezi onye ndu.”
Mazi Zemin nwuru ka ogbara afo iri itolu na isii, ka Prezidenti Buhari kowari dika onye gbara mbo…