Prince Harry gara emume ichieze nnaya naanị ya, nwunye ya bụ Meghan Markle esoghi ya gaa
Prince Harry, nwa nwoke nke abụọ nke Eze Charles III, bịara emume ichieze nna ya n'ụbọchị Satọdee, ma laghachikwa mba Amerịka n'otu ụbọchị ahụ…
Onyeisiala Naijiria bu, Muhammadu Buhari ga-apụ na London, United Kingdom ma emechaa taa bu, Wenezde,abali ato nke onwa Mee, isonyere ndị isi ụwa ndị ọzọ a kpọrọ òkù ịbịa ochichi nke Charles III na nwunye ya, Camilla, dị ka Eze Ukwu ya na…
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka 2023 n'otu Labour Party, bụ Peter Obi, akọwaala ihe mere oge ọ gara njem na mba Briten n'ọdị nso a dịka akụkọ kwuru na ndị ọrụ nchekwa jichiri ya nwa.
Akụkọ ahụ wuru ewu ihe dịka izuụka abụọ…
Usoro ahia ahia mba na-emepe emepe, DCTS nke United Kingdom, UK ga-aga n'ihu na-akwado uto akụ na ụba na-adigide maka mpaghara Naijiria na-abụghị mbupụ mmanụ.…
Onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari esila United Kingdom lọta Abuja ebe ọ gara maka nyocha ahụike. Onye ndu Naijiria, onye meturu aka na nku onye isi ala nke ọdụ…
Praịm Mịnịsta ọhụrụ mba United Kingdom bụ Liz Truss, arịtuola n'ọkwa ọchịchị.
Truss nọrọ naanị abalị iri anọ na ise n'ọkwa ọchịchị tupu ọ gbaa arụkwaghịm.
Nke a mere ya Praịm Mịnịsta ọchịchị ya kacha dị nta na UK.
"Achọpụtala m na…
Kọmishọna ukwu Britain na Nigeria Catriona Liang, na-ekwu na mba ahụ bụ isi n'Africa ma na-anọgide na-ejikọta na ihe kachasị mkpa nke United Kingdom n'ọtụtụ akụkụ nke mmasị dịka nchekwa, ahia, mgbanwe ike na mgbanwe ihu igwe.…