Otu KB KLUB nke College of Medicine, University of Lagos, ekwuola na ịdị ọcha ọnụ na-adịghị ọcha nwere ike ibute ọrịa na-adịghị ala ala, gụnyere ọbara mgbali elu na ọrịa shuga.…
Òtù Ahụ Ike mba Ụwa (WHO) ekwuola na mba iri ato na asaa dị n'Afrịka na-eche ụkọ ndị ọrụ ahụike ihu na mba iri ise na ise na-erubeghịkwa ụkọ ndị ọrụ ahụike na-alụ ka ha na-aga n'ihu na-achọ ohere akwụ ụgwọ ka mma na mba ndị bara ọgaranya.…
Ụwa anyị bi n’ime ya ugbua adịghị etu ọ dịbụ na mgbe gboo. N’oge gara aga, ndị mmadụ na-eji ụkwụ agagharị, na-aga ahịa, ọrụ ugbo, achụ nta, nakwa na-eme njem.
Ụwa ọgbara ọhụrụ a bụ nke na-akwado oke ịnọdụ ala, ma mmadụ a chọrọ ya ma ọ…
Ụlọọrụ 'National Agency for Food and Drugs Administration and Control' adọọla ọha obodo aka na ntị ka ha kpachara anya maka ọgwụ ụkwara abụọ a kpọrọ AMBRONOL na DOK-1 Max maka na ha nwere akụrụngwa na-adịghị mma maka ahụike n'ime ha.
N'ozi…
Ọnwa Jenụwarị abịala ọzọ ka ihe mberede nye ụfọdụ. Oriri na aṅụrị so ezumike ekeresimesi alaala n’ike. Mbido afọ na-abụkarị oge ọtụtụ ji eche echiche maka ndụ ha ma malite itinye usoro ga-agbanwe ihe ndị ha achọghịzị na ndụ ha. Nlebanya…
Tupu e kwuo okwu ọgwụgwọ, Akinde nyere ndị mmadụ ndụmọdụ ịgba mbọ debe onwe ha ọcha.
"Ị debe ebe ahụ ọcha bụ naanị ihe kachasị mma ga-egbo nsogbu ibute ọrịa a" ka o kwuru.
A bịazie n'okwu ọgwụgwọ, ọ kwuru na ọ dị mkpa ka ndị mmadụ gaa…
Mgbe ọbụla ị gafere n'ahịa, ị ga-anụ ebe ndị na-ere ọgwụ mgbọrọgwu na-ekwu okwu ịgwọ ọrịa a sị na-esi n'ụlọ mposi a kpọrọ a kpọrọ 'toilet infection'.
Dịka ha si akọwa, ọrịa a metụtara ọrịa niile gụnyere ọkọ, isi ọjọ, ụfụ ma ọrịa ịnyụ…
Dọkịnta Aggarwal kwuru na ọgwụ nwereike ime ka nwata na-arahụ ụra karaịa etu o kwesịrị. Lee nkọwa ndị ọzọ o nyere:
"Mgbe nke a mere, ọ bụrụ na e nwere ihe tọrọ n'akpịrị ya, ihe ahụ agaghị enweike ịpụta n'ihi na nwata ahụ ga na-arahụ…