Unicef ebidola ozi ahụike n’efu maka ndị idei mmiri metụtara na steeti Anambra.
Chinwe Onuigbo, Awka
Unicef ebidola ozi ahụike n’efu maka ndị idei mmiri metụtara na steeti Anambra.
Otu United Nations Children Emergency Fund (UNICEF) ebidola ọrụ nlekọta ahụike ga-adị ọnwa 3 n’efu maka ndị idei mmiri metụtara, na steeti Anambra.
Dọkịnta Obianuju Okoye bụ onye nchịkọba ahụike na steeti ahụ na Ministri na-ahụ maka ahụike gwara ndị ntaakụkọ nke a n’Onitsha steeti Anambra nso nso .O kwuru na ihe na-erughị mmadụ puku ise ka a na-elegara ihe a ozi a irute site na mgbasa ozi ahụ.
Leave a Reply