Browsing Category
Mba ụwa
A hụla ụgbọelu Alaska ahụ na-efu efu na ozu mmadụ atọ – Ndị nchekwa US Coast Guard
Ndị nchekwa US Coast Guard ekwuola na ha ahụla ebe obere ụgbọelu Alaska ahụ na-efu efu kpọkara ya na ozu mmadụ atọ nwurụ anwụ n’ụbọchị Tọzde.
Ha kwuru na e kwenyere na ozu mmadụ asaa ndị ọzọ nọ n’ime ụgbọelu ahụ, mana ha enweghị ike…
Trump chọrọ ka Amerịka were ọnọdụ na Gaza ma nye ndị Palestine ebe ọzọ
Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump emeela ihe tụrụ ndị Palestine n’anya site n’atụmatụ banyere ọdịnihu obodo Gaza, nke o kwuru na mba Amerịka ga-ewere ọnọdụ n’ebe ahụ iji nwogharịa ya.
Nke a bụ atụmatụ kachasị ukwuu mba Amerịka…
Trump etinyela ụtụisi ọhụrụ na ngwaahịa ndị si mba Kanada, Meziko na Chaịna
Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump etinyela ụtụisi ọhụrụ na ngwaahịa niile e si na mba atọ gụnyere Chaịna, Meziko na Kanada bụ ha na ha kachasị azụkọ ahịa.
Trump kwuru na ụtụisi ọhụrụ a ga-amalite n’ụbọchị Tuzde, nke bụ pasentị iri…
Anyị gburu ndị isi otu ISIS na ndị ọzọ n’ime mba Sọmalịa – Donald Trump
Onyeisiala mba Amerịka ekwuola na ha gburu ndị isi otu na-eyị ọha egwu a na-akpọ ISIS bụ ndị nwere otu obodo na mba Sọmalịa mere ogbe.
Donald Trump gi akara X soshal mịdịa ya kwuputa nke a ma kọwaa na ọtụtụ ndị na-eyị ọha egwu nwụrụ mgbe…
Lee Amanda Azubuike bụ ọchịagha Brigadier General ndịagha na mba Amerịka
Onyeisi Nigerians Diaspora Commission (NiDCOM) bụ Abike Dabiri-Erewa etoola nwa afọ Naịjirịa a na-akpọ Amanda Azubuike bụ nwaanyị Naịjirịa nke mbụ nwetere ọkwa ọchịagha Brigadier General na mba Amerịka.
Abike kọwara ọkwa ọhụrụ Amanda…
Naijiria Ewusiela Mmekọrịta Ya Na United Arab Emirates Ike
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala nkwa Naijiria imesi mmekọrịta ya na United Arab Emirates (UAE) ike, na-ekwusi ike na njikọ ahụ dị mkpa maka ọganihu mba abụọ ahụ.
Onyeisiala onye gosipụtara mkpa ọ dị n'ịmekọrịta ihe iji nweta ihe…
Donald Trump aṅụọla iyi ịkwụsị ụmụaka mba ọzọ a mụrụ n’Amerịka ịbụ nwafọ
Donald Trump ahọpụtara dịka onyeisiala mba Amerịka ekwuola na ọ ga-agbaghara ndị ahụ so mee ngagharịiwe n’ụlọomeiwu mba ha bụ ‘Capitol’ ngwa ngwa o weere oche ọchịchị.
Na mkparịtaụka ya na ụlọọrụ mgbasaozi NBC nwere, Trump kwuru “Ndị a…
Pope Francis etinyela ọnụ gbasara ndịagha United Nations e merụrụ ahụ na Lebanon
Onyeisi ụka Katọlịc bụ Popu Francis enyela ndụmọdụ gbasara ọnọdụ ndịagha United Nations (UN) bụ ndị mmadụ ise n’ime ha merụrụ ahụ na Lebanọn.
Popu Francis bụ onye kpọrọ oku ahụ na Vatican kwuru “ana m agwa ndị niile ọ gbasara dịka…
Cuba kwuru na ha na-enyocha onye minista akụ na ụba achụrụ n’ọrụ
Cuba kwuru na ha na-enyocha onye minista akụ na ụba achụrụ n'ọrụ
Ndị agha Israel gburu ọtụtụ ndị Palestine.
Ndị agha Israel gburu ọtụtụ ndị Palestine.