Browsing Category
Egwuriegwu
Kedụ onye bụ Mercy Chinwo?
Mercy Chinwo,bu onye eji igụụ egwu mara na-achaba mmadụ anya
Mercy Chinwo bụ onye na-eti egwu ụka na Naịjirịa ama ama.
N'ajụjụ ọnụ a gbara ya n'afọ 2012 mgbe o meriri nturugo "Nigerian Idol", Chinwo kwuputere ihe ndị a maka onwe ya.…
Gịnị dị n’ime akwụkwọ Salman Rushdie dere na-ese okwu?
Salman Rushdie, onye dere akwụkwọ ‘Satanic Verses’ nke nọbụ n’ọnọdụ ọ-dị-ndụ-ọnwụ-ka-mma ekwuwela okwu, ebe dịka ndị dọkịta wepụrụla igwe e ji eku ume akwụnyere ya kemgbe a wakporo ya ụbọchị Fraide..
Nwoke a kpọrọ Hadi Matar Rushie ebe…
Egwuregwu Commonwealth: Onyeisiala Buhari kelere ụlọ ọrụ egwuregwu Naịjirịa.
Onyeisiala Buhari kelere ụlọ ọrụ egwuregwu Naịjirịa
Commonwealth Games: Naijiria agbatala asaa ndi nke
Ndi egwuriegwu ala Naijiria agbatala ndi nke asa na egwuriegwu nke Birmingham 2022 Commonwealth Games,site na inweta nturu-ugo iri ato na ise.
Ese Brume noro na abali nke iri amalitere egwuriegwu Commonwealth Games,nweta olaedo na iwuli…
Onye egwu bọọlụ US: Brittney Griner ka a tụrụ mkpọrọ afọ itoolu maka ebubo ọgwụ.
Ụlọikpe Rọshịa amachiela Brittney Griner......
Egwuruegwu U-20: Tima Godbless akpala ike di egwu
Tima Godbless nke Naijiria akpala ike n’ogo nta (National Junior Record (NJR) of 11.08s (0.1),iji turu ugo na igbva ọsọ 100m ụmụnwanyi nke U-20 World Athletics Championships na Cali,nke mba Colombia.
Nkea bụ nke mbu Godbless kpara udi…
Onye uwe ojii enwetala olaocha n’egwuriegwu Judo Championship
Onye commander of the Intelligence Response Team (IRT) Nigerian Police Force bu, DCP Tunji Disu,eturula ugo nye ala anyi site na inweta olaoche n’egwuriegwu 33rd US Open Judo Championships nke mba United State of America.
Disu mere ka…
I kwesịrị ịma maka Zack Orji
Zack Orji bụ onye ejije Nollywood a ma ama bụ onye ọtụtụ kpụ n'ọnụ ugbua na soshal midia. Orji ekwuola na ya anaghị ebi ndụ nke ya na soshal midia.
O kwuru n’igwe nzirikọta ozi soshal midia na-anapụ ndị mmadụ oge ha kwesịrị iji mee ihe…