Egwuregwu Commonwealth: Onyeisiala Buhari kelere ụlọ ọrụ egwuregwu Naịjirịa.
Timothy Choji Abuja dere ya na bekee.
Egwuregwu Commonwealth: Onyeisiala Buhari kelere ụlọ ọrụ egwuregwu Naịjirịa
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari kelere Ministry of Youth and Sports Development, nke Sunday Dare, Sports Federations na Associations maka ịrụ ọrụ nke ọma nke so mee ka otu egwuregwu ha mee nke oma na 2022 Commonwealth Games na Birmingham, United Kingdom.
Otu Naijiria tinyere ọpụrụiche dị egwu na asọmpi ahụ .Ha ritere ọla edo iri na abụọ, ọla ọcha 9 na ọlanchara iri na anọ .
Na ozi, Onye isi ala gosipụtara obi ụtọ maka, ịdị n’otu na mmekọrịta dị n’ogige ahụ n’oge egwuregwu, bụ nke ndi jere egwurewegwu ahụ gosipụtara nke ọma .
Leave a Reply