Browsing Category
Isiokwu
Osote onyeisiala bụ Shettima gara Kogi steeti
Osote onye isi ala Kashim Shettima na Mọnde rutere Lokoja, isi obodo Kogi steeti na njem otu ụbọchị na steeti ahụ.
Ọ ga-anọchi anya onyeisiala Bola Tinubu, dịka Gọvanọ steeti ahụ, Usman Ododo na-eme mmemme afọ mbụ ya n'ọchịchị.
Gọvanọ…
Afe Babalola ewezugala akwụkwọ ọ gbara Dele Farotimi n’ụlọikpe
Onye nwee Mahadum Afe Babalola dị n’Ekiti Steeti bụ Aare Afe Babalola ewezugala akwụkwọ niile ọ gbara n’ụlọikpe megide onye ọkaiwu Dele Farotimi site n’arịrịọ Ooni nke Ife bụ Oba Adeyeye Ogunwusi rịọrọ ya.
Babalola kwuru nke a n’ụbọchị…
Goomenti Etiti na-ekwusighachi nkwa na mkpochapụ ịba
Gọọmenti etiti Naịjirịa ekwughachila nkwa ya iji kpochapụ ịba dị ka ihe kacha mkpa n'okpuru ọchịchị Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu, na-ekwusi ike na ọ dị mkpa na mmekọrịta mmadụ na ibe ya.
Mịnịsta na-ahụ maka ahụike na ọdịmma ọha, Dọkịta…
Onyeisiala agawala Tanzania maka ọgbakọ African Energy Summit
Onyeisiala bu,Bola Tinubu agawala mba Tanzania maka ọgbakọ African Energy Summit a ga-eme n’isi obodo ahụ bụ Dar es Salaam.
Gọọmenti Tanzania na ụlọakụ African Development Bank na ụlọakụ World Bank jikọrọ aka achịkọba ọgbakọ African…
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Akwụkwọ Akụkọ ThisDay Maka Agbamafọ Afọ Iri Atọ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekeleela ndị njikwa na ndị ọrụ akwụkwọ akụkọ THISDAY maka agbamafọ iri atọ.
N'ozi ekele nke onye na-ekwuchitere onye isi ala, Maazị Bayo Onanuga, Onye isi ala jara ndị njikwa nke akwụkwọ akụkọ ahụ mma maka…
Naijiria Akwadola Mmụba Ọnụ Ego Ozi Ekwentị
Ụlọọrụ na-ahụ maka mgbasa ozi Naijiria (NCC) akwadola arịrịọ sitere n'aka Mobile Network Operators (MNOs) ka ha welie ọnụ ego e ji eme nzikọrịta ozi ekwentị ihe ruru pasenti iri ise. Mkpebi bịara n'ihi oke mmefu ego na-aga n'ihu nke ndị…
Naijiria Ewusiela Mmekọrịta Ya Na United Arab Emirates Ike
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala nkwa Naijiria imesi mmekọrịta ya na United Arab Emirates (UAE) ike, na-ekwusi ike na njikọ ahụ dị mkpa maka ọganihu mba abụọ ahụ.
Onyeisiala onye gosipụtara mkpa ọ dị n'ịmekọrịta ihe iji nweta ihe…
Onyeisiala Ezutela Osote Odeakwụkwọ UN
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ezutela osote odeakwụkwọ ukwu nke United Nations, Amina Mohammed, bụ onye nọ na mba ahụ maka njem ọrụ ụbọchị abụọ.
Onyeisiala Tinubu nwere mkparịta ụka ya na UN DSG n'ụlọ ọrụ ya na Fraịde n'ụlọ…
Onyeisiala Ekeleela Aide-de-Camp Maka Mbulielu N’Ọkwa
Onyeisiala Bola Tinubu ekeleela onye enyemaka ya Aide-de-Camp bụ ADC, n'aha mkpirisi, Col. Nurudeen Alowonle Yusuf, na mbulielu ya n'ọkwa nke ndị agha Naijiria.
Onyeisiala nọrọ na Tọzdee n'Abuja, kọwaa ADC ya, Col. Alowonle dị ka onye…
Kpachara anya maka mmanya adịgboroja, NAFDAC dọrọ ndị Naijiria aka na ntị
Onye isi ụlọ ọrụ NAFDAC bụ Prof. Moji Adeyeye, adọọla ndị Naijiria aka na ntị ka ha ghara iri ihe ọṅụṅụ adịgboroja na nke emebiela, ọkachasị n'oge Yuletide.
O kwuru na mmanya na-aba n'anya na nke adịgboroja, nri na ọgwụ na-aba ụba n'ala…