Browsing Category
Afịrịka
Ndị ndu Afrịka agaala Ukraine, Russia ịkpa maka udo
Ndị ọchịchị mba Afrịka dị icheiche anọrọla na mba Ukraine ugbua ebe ha ga-ezute onyeisiala mba ahụ bụ Volodymyr Zelensky, taa bụ Fraịde, Jun 16 2023, iji kpaa maka etu udo ga-esi lọghachi n'etiti ha na mba Russia.
Cyril Ramaphosa,…
Atụọla Ousmane Sonko nga afọ abụọ na Senegal
Akụkọ na-eru anyị ntị na-ekwu na Sonko na ndị nkwado ya e boro ebubo agaghị aga mkpọrọ.
Ngagharị iwe amalitela na mpaghara Dakar. Ndị nkwado Sonko na-ebuso ndị nchekwa ọgụ tụmadị ebe Sonko bi.
N'abali mbụ nke ọnwa Juunu ka otu ụlọikpe…
Ndị Omeiwu Uganda Kwadoro ọmụgwọ Nke Ezumike Nna.
Ndị Omeiwu Uganda Kwadoro ọmụgwọ Nke Ezumike Nna.
Cameroon na-eme emume na ha agbala afọ iri ise na otu.
Cameroon na-eme emume na ha agbala afọ iri ise na otu.
ECOWAS:Ụlọikpe Ya Ga-Atụle Maka Enweghị Mmanye Nke Ikpe.
Ụlọikpe ECOWAS Ga-Atụle Maka Enweghị Mmanye Nke Ikpe
Onye Isi Ala Zimbabwe Tọhapụrụ Ndị Mkpọrọ 4,270
Onye Isi Ala Zimbabwe Tọhapụrụ Ndị Mkpọrọ 4,270
Ugandan FM: na-agwa Moscow ka ọ tụlee ọnọdụ ihe isi ike nke mba AfriKa.
Ugandan FM: na-agwa Moscow ka ọ tụlee ọnọdụ ihe isi ike nke mba AfriKa.
Onye isi ala Ghana ga-abụ onye isi igbape akwụkwọ na onye ndu Naijiria
Onye isi ala Nana Akufo-Addo nke Ghana na-atụ anya na ọ ga-abụ onyeisi oche n’ihu ọha na mwepụta akwụkwọ ọhụrụ abụọ gbasara ihe nketa onyeisiala Muhammadu Buhari na Fraịde,abali iri na itolu nke onwa Mee, na State House Conference…
Ndị omeiwu na ebinye aka ka-akwụsị Prime Minister na Libya ọrụ
Ndị omeiwu mba Libya dị n'ọwụwa anyanwụ akwadola ịtụtu onye isi ala Fathi Bashagha ma were Mịnịsta ego ya bụ Osama Hamada dochie ya. Akụkọ na-ekwu na Maazị Bashagha were ọkwa n'afọ gara aga mana enweghị ike ịdochi onye isi…
Ivory Coast: France kwere nkwa imegide ndi ogbu akwafu ọbara.
Ivory Coast: France kwere nkwa imegide ndi ogbu akwafu ọbara.