Take a fresh look at your lifestyle.

Ivory Coast: France kwere nkwa imegide ndi  ogbu akwafu ọbara.

Hauwa Mustapha dere ya na bekee.

0 289

 

Ivory Coast: France kwere nkwa imegide ndi  ogbu akwafu ọbara.

France kwere Côte d’Ivoire nkwa na ya na  European Union (EU) ga-emegide  ndi ogbu akwafu ọbara, ma kwue hoo ha na ha akwadoghi mba Ukarine.

Onye odeakwụkwọ mba France maka mmepe. na Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa nke Ivory Coast nwere ọgbakọ ndị nta akụkọ na International Academy for Combating Terrorism (AILCT) na Jacqueville, di  nso na Abidjan, ebe a zụrụ ndị agha Afrika maka  imegide ndi ogbu akwafu ọbara.

“N’ọnwa Julaị nke afọ gara aga, e nwere ọgbakọ na Paris iji chịkọta ego maka agba nke abụọ a.  Nke a amịpụtara mkpụrụ, ọkachasị ebe European Union kwere nkwa inye ihe dị ka nde euro iri maka  agba nke abụọ, “Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa nke Ivorian Tene Birahima Ouattara toro.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *