Mmadụ asatọ anwụọla dịka ụgbọmmiri bu mmadụ otu nari kpuru
Opekatampe mmadụ asatọ nwụrụ, mmadụ iri ka azọpụtara na ndụ ebe a na-achọ ndị ọzọ mgbe ụgbọmmiri bu mmadụ otu narị…
Onye bụ Charles Ugwuh EFCC nwụchiri maka ego N3.6bn?
Ndị ọrụ Economic and Financial Crimes Commission bu EFCC nke Legọs kwuru na ha anwụchiela onye bụbu mịnịsịta nke…
Onye isi ala Tinubu na-ezute ndị isi nchekwa
Onye isi ala Bola Tinubu na ndị isi ọrụ ọrụ Naijiria na-enwe nzukọ ugbu a. Ndị isi ọrụ, ndị bịarutere n'oche nke…
Ozi Hope Uzodimma nye ndị Imo dịka ana edu ya iyi ọrụ nke ugboro abụọ ya
Na abali iri na ise nke onwa Jenụwarị, 2024 ka ehiwere Hope Uzodimma n’ọkwa dịka Gọvanọ Imo steeti nke ugboro abụọ…
Ndị omeiwu mba agbatịla ezumike, kwupụta ụbọchị mmalite ọhụrụ
Ụlọ ndị nnọchiteanya ekwupụtala ịgbatị oge ezumike ya na-aga n'ihu, na ịmaliteghachi ndị otu ugbu a kwadoro maka…
Prezidenti Tinubu etoola Bisi Akande na mmemme ncheta ọmụmụ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere onye ya na ya na-akpakọrịta ogologo oge,bụ Bisi Akande maka ụbọchị ọmụmụ…
Ncheta Ndị agha: Prezidenti Tinubu na-edu ndị isi n’ọgba aghara mba
Mmemme ikpeazu maka emume ncheta ụbọchị ndị agha agha (AFRDC) na National Arcade, Eagle Square, Abuja.
A na-atụ…
Onyeisi APC na-arụ ndị PDP n’ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị
Osote odeakwụkwọ otu pati All Progressives Congress (APC) bụ Maazị Nze Duru, enyela ndị Peoples Democratic Party…
Ụlọ ọrụ PR nke Nigeria ga-eguzobe Kansụl ọhụrụ
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na National Orientation, Mohammed Idris ga-aṅụ iyi na ọgbakọ ọchịchị ọhụrụ nke ụlọ…
Cross River adila nkwadobe maka nwakpo ọria ọgbụgbọ
Gọọmenti Krọs Riva steeti ebulila iweta ọrịa ọgbụgbọ na-efe efe na mpaghara Obubura na ọchịchị Biase nke steeti…