Kaduna Steeti: Ndị agha Naịjirịa ewepụla ndị ohi
Ndị agha na-eche nche nke onye isi ndị agha Naịjirịa bụ General Officer Commanding (GOC) 1 Division Nigerian Army bụ Major General Taoreed Lagbaja achụpụla ndị ohi na ụfọdụ obodo dị na Kaduna steeti.…