Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị agha Naịjirịa na-enweta ihe karịrị ijeri naira abụọ nke mmanụ ala ezuru.

Martha Obi, Abuja dere ya na bekee.

0 309

Ndị agha Naịjirịa na-enweta ihe karịrị ijeri naira abụọ nke mmanụ ala ezuru.

Ndị agha na-arụ ọrụ  nke a kpọrọ DAKATAR DA BARAWO enwetala ihe karịrị ijeri naira abụọ n’ahịa mmanụ ala e zuru na ndịda Naịjirịa.

Onye isi ngalaba na-ahụ maka mgbasa ozi bụ, Major General Musa Danmadami kwupụtara nke a n’oge mkparịta ụka Bi-weekly na Abuja, isi obodo Nigeria na-ekwu na nchịkọta akụkọ ahụ site na 20th October ruo 3rd November, 2022.

General Danmadami kwuru na “ndị agha na-agagidere ọgụ megide izu ohi mmanụ. 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *