Opekatampe ndi agha iri na ise bun di mgbo ogbunigwe gbagburu n’mpaghara Bam province na Burkina Faso.
Ndi agha kwuru na ogbunigwea bgbarar ka ugboala riri ya elu ,ma gbuo otutu ndi mmadu ebe nke abuo gbara ka ndi mmadu choro iji zoputa ndi mmadu
Enwebeghi ndi siri na obu ha kpara nkpa nkpa ,kama akana eme nnyocha ichoputa ndi aka ha dina ya, ka ndi agha kwuru.
Leave a Reply