Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi agha ala anyi eturula-ugo ọzọ n’ebe ndi omekome nọọ

0 693

Ndi agha 29 Brigade nọrọ ụbọchi Mọnde,abali isii nke ọnwa Juun afọ 2022 gbuo ọtụtụ ndi otu ọjọọ BHT/ISWAP bụ ndi nọchiri okporo-ụzọ Maiduguri-Damaturu dina Goni Masari, nke Steeti Borno mpaghara North East Naijiria.

Dika Nigerian Army Headquarters,siri kwuo nakwa ndi Nigerian Air Force ụfọdu n’ime ndi ọjọọ a gbara ọsọ ka egbukwara.

Ọtụtụ ngwa agha,mgbọ nakwa ọgwụike bukwa nke anaputara ha,ebe mmadu ise ha tọrọ ka anapụtara n’aka ha.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *