Naira: APC gwara CBN, gọọmenti Naijiria ka ha kwanyere iwu ụlọ ikpe ùgwù
Otu na-achị All Progressives Congress (APC) akpọkuola Central Bank of Nigeria (CBN) na Attorney General nke Federation ka ha kwanyere iwu Ụlọikpe Kasị Elu nyere iwu nwa oge maka ịkwụ ụgwọ ego naira.…