Browsing Category
Omenala
Prezidenti Buhari etoola nwafọ ala Naijiria maka ituru-ugo
Onyeisiaala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari etoola onye ji ọkwa dika Executive Director (Networks) of Niger Delta Power Holding Company (NDPHC bụ, Engineer Ifeoluwa Olusola Oyedele,maka ituru-ugo “Voice Achievers African Man of the Year.”…
Ndị Igbo bụ Odogwu n’agha oge gboo
Ndị a na-akpọ ndị Igbo bụ ndị bi na mpaghara ndịda Ọwụwa Anyanwụ Naijrịa.
Akụkọ ihe mere eme na-ekwu na ọ bụ ndị si ebe dị iche iche bịara nọrọ na mpaghara ahụ ma na-asịkwa na ọ bụ asụsụ Igbo bụ ihe jịkọrọ ha ọnụ.
Ugbua na Naijirịa,…
Etu nghọtahie dị n’etiti ndị Lokpanta na ndị ọchịehi
Obodo Lokpanta dị n'Okpuru Ọchịchị Umunneochi Abia steeti aghọọla ebe na-eyi ndị mmadụ egwu dịka okwu nchekwa ebe ahụ kpụrụọla afọ n'ala na nsonso a.
Nke a bụ n'ihi nghọtahie dị n'etiti ndị obodo ahụ na ndị ọchịehi ji ebe ahụ mere ebe ha…
Aka kparala ndị na-esipụta mkpụrụ mmiri
Ụlọọrụ na-ebu agha megide ịṅụ ọgwụike bụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA enyochapụtala ụzọ ebe abụọ a na-esi ọgwụike a ma ama dịka mkpụrụmmiri dị n’Anambra nakwa Legọs steetị.
Onyeisi ụlọọrụ a bụ Brig. Gen Mohamed Buba Marwa…
Amerịka egbuola Ayman al-Zawahiri onyeisi ndi al-Qaeda
Mba Amerịka egbuola onyeisi otu ndị agha nnupụisi nke al-Qaeda, bụ Ayman al-Zawahiri dịka ogbunigwe ụgbọelu ha tugburu ya n’Afghanistan
E gburu ya n’isiobodo mba ahụ bụ Kabul n’ụbọchị ụka dịka otu nchekwa mba Amerịka nke CIA nọ n’ọrụ…
Etu m si eji ihe na-emetọ obodo eme ka obodo maa mma
Collins Asiegbu bụ nwa okoroọbịa na-eji mkpakara igwe na ọkụ emepụta ihe nka mara mma.
Asiegbu onye Anambra steeti gụrụ 'Fine and Applied' arts na mahadum Nnamdi Azikiwe nke dị n'Anambra Steeti.
Ọ gụchara mahadum n'afọ 2014.
…