Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari etoola nwafọ ala Naijiria maka ituru-ugo

0 459

Onyeisiaala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari etoola onye ji ọkwa dika  Executive Director (Networks) of Niger Delta Power Holding Company (NDPHC bụ, Engineer Ifeoluwa Olusola Oyedele,maka ituru-ugo  “Voice Achievers African Man of the Year.”

Na ozi ya ,onye ndumọdu puru iche nye onyeisiala n’mgbasa ozi bu, Femi Adesina kwuru na: “Prezidenti Buhari toro Oyedelemaka mbo ogbarana nmepe obodo site n’oru ya bu, electrical engineering nakwa oke ya na ndorondoro ochichi nke gunyere oru ya na n’ihu na out ndorondoro APC bakoro onu.

 “onyeisiala etokwara ulo oru Voice Africa Magazine dina Netherlands maka ndeputa 12th edition ha,ma hoputa Oyedele ka okwuo okwu na ogbako ga adi na mba Gambia, bu nke ga eleba anya n’isi okwu bu,“Reinventing Africa’s Future through Participation.’’

 Prezidenti Buhari tokwara ndi ozo ahoputara maka nturu-uga anke gunyere onyeisiala mba Gambia bu, Adama Barrow.

Leave A Reply

Your email address will not be published.