Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ọka Okwu Ekwela Nkwa Imelite iwu Ntuli Aka Maka Afọ 2027
Onyeisi ụlọ omebe iwu Naijiria bụ Hon. Abbas Tajudeen, ekwuola na Ụlọ omebe iwu nke iri ga-arụ ọrụ iji wepụta usoro ntuli aka ka mma nke ga-eme ka ntuli aka dị mma n'afọ 2027.
Ọkà okwu Abbas kwuru na Ụlọ Nzukọ ahụ achọpụtalarị akụkụ…
Onye isi ala Tinubu ga-aga nzukọ AU nke iri atọ na asaa na Addis Ababa
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ga-ahapụ Abuja na Tọzdee gaa Addis Ababa, Etiopia isonye na nnọkọ 37th Ordinary Session of the Assembly of the African Union, AU, Head of State and Government.
Isiokwu nke nzuko AU bụ ''…
Onyeisiala Tinubu Na-Eru Uju Onyendu APC Bụ Cairo Ojougboh
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akasiwo ezinaụlọ Ojougboh, gọọmentị na ndị Delta steeti dị na ndịda Naijiria maka ọnwụ Dọkinta Cairo Ojougboh, onye bụbu onye isi oche nke Niger Delta Development Commission (NDDC).
Na nkwupụta nke ọnụ…
IPAC na-arụọ INEC ka eme ezi ntuli aga emeghari n’Enugwu
Ndị otu Inter Party Advisory Council (IPAC) dị n'Enugwu steeti, enyela ụlọ ọrụ Independent Electoral Commission (INEC) ọrụ ka ha hụ na ntuliaka e mere n'ụbọchị Satọdee n'Enugwu bụ nke kwesịrị ntụkwasị obi.
IPAC kwuru nke a…
Ụlọikpe Kasị Elu kwadoro ikpe na esemokwu Gọvanọ Adamawa
Ụlọikpe Kasị Elu na Naijiria ewepụtala ikpe na mkpesa ndị otu All Progressive Congress (APC) na onye na-akwado ha bụ Aisha Dahiru na-achọ imebi ntuliaka nke Ahmadu Fintiri dịka gọvanọ Adamawa steeti.
Ka ndị ọkaiwu na ndị otu ahụ kwuchara…
Minista na-aro Gọvanọ Kogi steeti maka ezi nchekwa dị mma
Onye minista na-ahụ maka mmepe igwe nke Naijiria, Prince Shuaibu Audu, akpọkuola Gọvanọ Ahmed Ododo nke Kogi steeti ka ọ kwalite nchekwa na ịkwalite mmepe mmepe na steeti ahụ.
Audu kpọrọ oku a n'ozi ekele nye Gọvanọ Ododo n'Abuja, maka…
Nhoputa ndi ochichi: IPAC na-akwado omume udo
Otu Inter-Party Advisory Council (IPAC) agbaala ndị ntuli aka na ndị na-eme ndọrọndọrọ ọchịchị ume ka ha gwuo egwu site na iwu maka ịga nke ọma na omume udo nke nhoputa ndi ochichi nke abali ato nke onwa Februari na nhoputa ndi ochichi na…
Gọọmentị Anambra agbagharala ma nabata Igwe Neni
Gọọmentị Anambra steeti agbagharala ma nabata Igwe Neni bụ nke akwụsịrị ọrụ n'ike.
Nke a pụtara n'ozi nke ọnụ na-ekwuru ya bụ Christian Aburime binyere aka dịka aka na-achị steeti ahụ bụ Chukwuma Soludo nakwa ndị Igwe odinani gafere iri…
Onye isi ala Comoros meriri oge nke anọ na ntuli aka esemokwu
Ahọpụtala onye isi ala Comoros Azali Assoumani maka oge nke anọ na ntuli aka nke ndị mmegide na-arụrịta ụka dị ka "aghụghọ".
O nwetara mmeri site na 63% nke votu, ndị ntuli aka Ceni kwuru.
Ndị ndọrọndọrọ mmegide na mpaghara oke…
Ozi Hope Uzodimma nye ndị Imo dịka ana edu ya iyi ọrụ nke ugboro abụọ ya
Na abali iri na ise nke onwa Jenụwarị, 2024 ka ehiwere Hope Uzodimma n’ọkwa dịka Gọvanọ Imo steeti nke ugboro abụọ ya.
N’ozi o zigaara ndị Imo, o kelere ha maka etu ha siri kwadoo ya ruo ụbọchị taa. O ji ohere ahụ nabata osote gọvanọ…