Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Nwa Gọvanọ Ganduje adaala ntuliaka ụlọomeiwu nta
Umar Ganduje bụ nwa Gọvanọ Kano steeti adaala na ntulika ụlọmeiwu nta o zọrọ.
Tijani Jobe nke NNPP meriri ya iji zọta ọkwa ịnọchị ndị Tofa/Rimin Gado n'ụlọomeiwu.
Nna ya bụ Gọvanọ Abdullahi Ganduje achịala Kano steeti afọ asatọ so na…
Gburugburu adaala ntuliaka Sineti Enugwu North
Gọvanọ Enugwu Steeti bụ Ifeanyi Ugwuanyi adaala ntuliaka ịnọchite anya mpaghara Enugwu North n'ụlọ omeiwu ukwu nke Naịjirịa.
Onye meriri ya bụ ntuliaka bụ Mazi Okechukwu Eze a nke nọ na 'Labour Party'.
Onye isi ụlọọrụ Inec haziri…
Gọvanọ Umahi, Kama, Igariwey meriri dị ka Senator, Reps Members
Gọvanọ Ebonyi Steeti Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Nigeria, David Umahi nke All Progressives Congress, APC, ekwupụtala onye meriri na mpaghara Ebonyi South senatorial zone.…
Aga amalite iguputa ka okwe siri gba na ụtụtụ Mọnde-INEC
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) yigharịrị nchịkọta na ọkwa ọkwa onyeisiala nke afọ 2023 n'elekere iri na otu nke ụtụtụ Mọnde,abali iri abuo na asaanke onwa Febụwarị.…
Anyị ga-ebido ngụkọ vootu n’elekere isii nke abalị taa
Ụlọọrụ Inec ebidola emume ngụkọ vootu a tụrụ na Naịjirịa maka ọkwa Onyeisiala na nke ndị ụlọọmeiwu ukwu na nke steeti.
Kama onyeisi ngalaba Inec bụ Mahmood Yakubu kwuru na ha ga-ebido mkpọpụta na ngụkọ vootu n'elekere isii nke abalị taa.…
‘Network’ na-enye nsogbu iji ziga mpụtara ntuliaka n’Owerri…
Ndị ọrụ Inec na mpaghara 'Owerri municipal' na-enwe nsogbu iziga mpụtara ntuliaka gaa n'ọba ozi Inec a kpọrọ 'Inec Result Viewing Portal'.
Onye ntaakụkọ anyị chọpụtara na nsogbu ha bụ na ịntaneetị esighi ike iziga ya bụ mpụtara ntuliaka.…
Ntuli aka izugbe: Nchịkọta rịzọlt ga-amalite na Kwara State
Nchịkọta nke nsonaazụ ntuli aka izugbe nke Satọde gara aga ga-amalite n'elekere iri nke ụtụtụ Sunday,abali iri abuo na isii onwa Febuwari n'isi ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) dị na Ilorin, isi obodo Kwara Steeti,…
Ntuli aka na-aga n’ihu n’akụkụ ụfọdụ nke steeti Edo
Ntuli aka ga-aga n'ihu n’abali iri abuo na isii, Sunday nke ọnwa Febuwari, n'akụkụ ụfọdụ nke Steeti Edo, mpaghara Southern nke Naijiria, na-aga n'ihu na ntuli aka onye isi ala na nke mba Satọọde.…
Onye isi oche Sineti tụpụrụ votu, kwupụta ntụkwasị obi na mmeri APC
Onyeisi ụlọ ọgbakọ omebe iwu Naijiria bụ Ahmad Lawan ekwupụtala obi ike na onye ga-azọ ọkwa onyeisiala nke pati ya bụ All Progressives Congress (APC), Asiwaju Bola Ahmed Tinubu ga-emeri na ntuliaka ahụ.…
A malitela ịgụkọ vootu n’ụfọdụ ebe a tụrụ vootu na Naịjirịa
Dịka a ka na-atụ vootu n’ọtụtụ ebe na Naịjirịa ugbua, a malitela ịgụkọ vootu n’ụfọdụ ebe.
N’ebe ndị dị ka Idumota na polling unit dị n’Enu Owa/Muhammed Azikiwe.
Ebe ọzọ bụ na polling unit Atiku Abubakar nke PDP dị na Yola.…