Umar Ganduje bụ nwa Gọvanọ Kano steeti adaala na ntulika ụlọmeiwu nta o zọrọ.
Tijani Jobe nke NNPP meriri ya iji zọta ọkwa ịnọchị ndị Tofa/Rimin Gado n’ụlọomeiwu.
Nna ya bụ Gọvanọ Abdullahi Ganduje achịala Kano steeti afọ asatọ so na ndị ga-arịtu n’ọkwa n’ọnwa Mee.
Leave a Reply