Take a fresh look at your lifestyle.

A malitela ịgụkọ vootu n’ụfọdụ ebe a tụrụ vootu na Naịjirịa

0 319

Dịka a ka na-atụ vootu n’ọtụtụ ebe na Naịjirịa ugbua, a malitela ịgụkọ vootu n’ụfọdụ ebe.

N’ebe ndị dị ka Idumota na polling unit dị n’Enu Owa/Muhammed Azikiwe.

Ebe ọzọ bụ na polling unit Atiku Abubakar nke PDP dị na Yola.

Agụkọchaala vootu ndị a tụrụ na polling unit dị na Lugard/Barrow nke Ikoyi, Legọs.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *