Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Anyị ga-ebido ngụkọ vootu n’elekere isii nke abalị taa

0 223

Ụlọọrụ Inec ebidola emume ngụkọ vootu a tụrụ na Naịjirịa maka ọkwa Onyeisiala na nke ndị ụlọọmeiwu ukwu na nke steeti.

Kama onyeisi ngalaba Inec bụ Mahmood Yakubu kwuru na ha ga-ebido mkpọpụta na ngụkọ vootu n’elekere isii nke abalị taa.

Yakubu ji ohere a dọọ ndị mmadụ ọkachasị ndị ụlọ ntaakụkọ aka na ntị si ha ewepụtala ọnụọgụgụ ọbụla belụsọ maọbụ nke ndị Inec wepụtara.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.