Browsing Category
Ahụike
Goodluck Nana Opiah enyela Koleegi Unity ụgbọ ala.
Goodluck Nana Opiah enyela Koleegi Unity ụgbọ ala.
Ọtụtụ ndị sayensị ụlọ nyocha ahụike si Naijiria Akwagala UK.
Ọtụtụ ndị sayensị ụlọ nyocha ahụike si Naijiria Akwagala UK.
A na-akpọ oku ka a kwụsị ibibi ụmụ nwanyị ugwu.
A na-akpọ oku ka a kwụsị ibibi ụmụ nwanyị ugwu.
NGO dị iche iche na-agba FG ume ka ọ manye amụma nkwado mmebe na nchekwa nri.
NGO dị iche iche na-agba FG ume ka ọ manye amụma nkwado mmebe na nchekwa nri.
NHF :Ka Abawanye Mbọ Iji Belata Ọbara Mgbali Elu.
NHF Na-Arịọ Ka Abawanye Mbọ Iji Belata Ibu Ọbara Mgbali Elu
Kaduna:E mela ka In-Vitro Fertilisation (IVF) dịkwuo ọnụ mma.
Kaduna:E mela ka In-Vitro Fertilisation (IVF) dịkwuo ọnụ mma.
Ihe ọbara mgbalielu nwere ike ibutere gị
Dika Maduka sịrị,"Otu n'ime ihe ọbara mgbalielu nwere ike ibute bụ ọnwụ ike nke a na-akpọ cardiac arrest."
"Ọ bụghị ndị iro si obodo na-ebute mmadụ ịdaa, nwụọ na-enweghị ihe na-emebu ya. O nwere ike ọ bụrụ akwara na-ekesa ọbara n'ahụ…
Ọrịa Parkinson na-emetụta ihe karịrị nde iri mmadu n’ụwa niile
Otu na-abụghị nke gọọmentị, Adewunmi Desalu Parkinson's Foundation ekwuola na ọrịa Parkinson na-emetụta ihe karịrị nde iri mmadụ, n'ụwa niile.
Ụlọ ọrụ ahụ kwuru nke a n'oge mbipụta mbụ nke ọrịa Parkinson Symposium iji mee ncheta ụbọchị…
WHO dọrọ aka ná ntị megide echiche ọjọọ, ozi na-ezighi ezi na iji AI na ahụike
Otu ahuike mba uwa nyere ịdọ aka ná ntị n'ubochi Tuuzde maka iji ọgụgụ isi mmadụ (AI) maka ahụike ọha. Data nke AI na-eji ruo mkpebi, ha kwuru na ọ nwere ike bụrụ nke…
Ndị dọkịta ga-amalite abuba oru ido aka n’nti abali ise na Wednesde
Otu Nigerian Association of Resident Doctors, NARD, na-ekwu na ha ga-amalite ọrụ ịdọ aka ná ntị ụbọchị ise n'ụbọchị Wednesde. Onye isi otu ahụ, Dr Innocent Orji, kwuru nke a mgbe ọ na-ekwu maka ihe si na…