Take a fresh look at your lifestyle.

NGO dị iche iche na-agba FG ume ka ọ manye amụma nkwado  mmebe na nchekwa nri.

Stephanie Simon dere ya na bekee.

0 566

NGO dị iche iche na-agba FG ume ka ọ manye amụma nkwado  mmebe na nchekwa nri.

Otu njikọ nke ndị NGO agbaala Gọọmenti etiti ume ka ha maanye amụma  mmebe na nchekwa nri.

Nke a ga-ebelata agụụ.

Ha kpọrọ oku a na Lagos na Tọzdee n’oge mgbasa ozi na ịkwalite nkwado  na mmebe na nkwado

Ndị Civil Society Legislative Advocacy Centre (CISLAC) na nkwado ya na Nigeria Economic Summit Group (NESG) na E-Health Africa kwadoro mgbasa ozi a.

Na Naijiria,  mmebe na nkwado nri na-elekwasị anya iji   ihe di mma nke nri na-enye n’ahụ were mebe ma Chekwa nri iji kpochapụ erighị ihe na-edozi ahụ.

N’ihi nke a, Naijiria ewepụtala amụma ma wepụta iwu ndị na-ekwu na opekata mpe ihe oriri dị ka shuga, mmanụ, ọka wit, semolina, na ntụ ọka ọka ga-eji vitamin A mee ka ọ dị ike.

Leave A Reply

Your email address will not be published.