Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

NRI

Lee uru ọkwụrụ bara nye ahuike

Ọkwụru bụ mkpụrụubi bara oke ụrụ, eji ya esi nrị, ọ na enyere kụ aka n’ihe gbasara ahụike. Ebe ana a hụkaba ọkwụrụ bụ na ọdịda anyanwụ Afrịka. N’edemede a , anyị ga-elebanye anya n’ụrụ ahụike ọkwụrụ bara. Ị banye ahịa ndị dị na…

Nri ‘GMO’ ọ nwereike imetụta ahụike gị?

Ka ụwa dị ugbua, ndị ọrụ sanyesi etinyela aka na bụ ọrụ dịka ha na-ewepụta echiche ọhụrụ n'ọrụ ha nke e ji ahazi ime ahụ osisi, mkpụrụ osisi dị iche nakwa ụmụanụmanụ dị iche iche. Atụmatụ ha na nke a bụ ikwalite agwa ọma ndị ha chọrọ ka…