Browsing Category
Agụmụakwụkwọ
NECO na-ahazigharị 2023 ule mbata nkịtị
Ulo oru National Examinations Council NECO, ewepụtala 2023 National Common Entrance Examinations NCEE, bụ isi nnabata nnabata maka ụmụ akwụkwọ nke ụlọ akwụkwọ praịmarị banye Federal Unity Colleges.…
Anyị ka na-eche ụgbọala bọọsụ ga-ebupụ anyị, enweghi onye anyị hụrụla – Nwa akwụkwọ Naijirịa na…
Otu nwata akwụkwọ Naijirịa bi na Sudanma na-agụ akwụkwọ na mahadum Nahda College onye na-achọghị ka a kpọọ aha ya gwara ndi ntaakuko n’ehihe Tuzde a na ha natara ozi n’aka gọọmentị Naijirịa ka ha gbakọta n’otu ebe bụ ebe a sị ụgbọala bọọsụ…
A tọrọla ihe ruru ụmụakwụkwọ iri na Kadụna steeti
Akụkọ ọhụrụ apụtala nke gbara ama na ndị omekome atọrọla opekatampe, ụmụakwụkwọ iri n’otu ụlọakwụkwọ gọọmentị dị n’akụkụ obodo Awon nke Kaduna steeti n’ụbọchị Mọnde.
Kaduna steeti so na steeti ebe ndị omekome na-apaghari egbe ma na-awakpo…
Engligbo abụghị ihe ọjọọ, e kwesịrị ịkwado ya.
Engligbo abụghị ihe ọjọọ, e kwesịrị ịkwado ya.
Kedụ ụdị nri ga-enye aka wulite ụbụrụ nwata?
Kedụ ụdị nri ga-enye aka wulite ụbụrụ nwata?
NBC agwala ụlọ ọrụ mgbasa ozi ka ha tinye pasentị iri nke oge ikuku ha kwa ụbọchị na mmemme ụmụaka…
Onye isi ụlọ ọrụ NBC, Balarabe Ilelah kpọrọ oku a n'Abuja n'oge ọgbakọ ndị o metụtara. Onye isi NBC kwuputara nchegbu banyere etu ụmụaka ndị dị n'ime ime obodo anaghị enweta nlebara anya achọrọ site n'aka ndị nkwado, ndị na-emepụta ihe na…
Prezidenti ndị nta akụkọ na-arọọla ndị otua ka ha gosi ọkachamara
Onyeisi otu ndị nta akụkọ Naijiria (NUJ) bụ Chris Isiguzo enyela ndị nta akụkọ n'ofe mba ahụ ka ha bụrụ ndị ọkachamara na ndị na-ahụ maka ịrụ ọrụ ha n'ihu, n'oge na mgbe ntuli aka izugbe nke 2023 gasịrị.…
Ulọikpe amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ maka ịwakpo nwata akwụkwọ mahadum na Naịjirịa
Otu ụlọikpe ukwu dị n’Ilorin, Kwara Steeti, amaala mmadụ atọ ikpe ọnwụ dịka e kpebiri na ha wakporo nwata akwụkwọ aha ya bụ Blessing Omowumi n’ike ma mechaa gbuo ya.
Ọkaikpe Yusuf Adebayo nyere mkpebi a n’ụbọchị Tuzde n’ebubo e boro ụmụ…
UNICEF na gọọmentị Anambra na-arụkọ ọrụ iji zụọ ndị ọrụ ahụike
Kọmishọna na-ahụ maka ahụike na steeti Anambra, Dọkịnta Afam Obidike arịọla ka e were oxygen na-ahụ maka ahụike mee ihe n'ụzọ kwesịrị ekwesị iji gbochie ya ịghọ nsị na-abaghị uru nye ahụ.…
Etu ụmụakwụkwọ abụọ’Michael Okpara University of Agriculture’ si si n’ụra fere…
Ndị uweojii Abịa steeti ekwuola na ha na ọnwụ ụmụakwụkwọ mahadum 'Michael Okpara University of Agriculture' (MOUAU) Umudike, Abia Steeti abụọ nwụrụ n'ụzọ edobeghị anya na ngwụcha izuụka a.
Edeh Chinonso Mordecai, a ma dịka 'Decency' na…