Kedụ ụdị nri ga-enye aka wulite ụbụrụ nwata?
Otu onye ọkachamara na nri (Nutritionist) bụ Amaka Ezeoke sị na nne na nna kwesịrị ị na-enye ụmụaka ha nrị dị gụnyere;
Azụ, akụ na mkpụrụosisi: Ha nwere abụba dị mma na-enyere ụbụrụ aka ịrụ ọrụ ọfụma.
Akwụkwọ nri: Ha nwere akụrụngwa a na-akpọ ‘folate’ na ‘ vitamins’ na-enyeka ibelata ọrịa nchefu a kpọrọ ‘dimensia’ na nka.
Nri ndị nwere fibre: Ụdị nri ndị a na-enye aka ịsachasị akwara obi nakwa nke ụbụrụ.
BBC
Leave a Reply