Take a fresh look at your lifestyle.

Engligbo abụghị ihe ọjọọ, e kwesịrị ịkwado ya.

Chigo dere ya.

0 334

Engligbo abụghị ihe ọjọọ, e kwesịrị ịkwado ya.

Engligbo: Ihe nke a putara bu asutu igbo asutu oyibo.

Imaatu :

Sitigodu down.

Movegodu ihe a.

Nwayoli.

Fowadugodulum ya.

Shiftugodu.

Reachgodulum ya.

Engligbo na-enyelu onye na-amu asusu igbo aka ka omuta asusu Igbo nke oma.Mana a ga-agba mbo ka o ghara I naghalu anyi  asusu Igbo kpomkwem

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *