Oriakụ Nonye Soludo enyela ụmụnwaanyị iri atọ ikike.
Oriakụ Nonye Soludo enyela ụmụnwaanyị iri atọ ikike.
Onye Minista F.C.T kwuru na Abuja gana ewu ewu ma di sam.
Onye Minista F.C.T kwuru na Abuja gana ewu ewu ma di sam.
INEC Ga-Emepe Portal Nhọpụta Ntuliaka Edo Na Maachị 4
Otu na-ahụ maka ntuliaka Naịjirịa, Independent National Electoral Commission, INEC kwuru na ha na-eme atụmatụ…
Ụlọ Ọrụ Nkesa Ọkụ Eletrik Nke Naijiria Enwetala Ndị Isi Nchịkwa
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta Injinia Oluwagbenga Ajiboye ka ọ bụrụ onye isi oche nke ụlọ ọrụ nkesa…
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, erutela Doha.
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, erutela Doha.
Ibelata oke ọnụ ụgbọ njem:Onyeisiala Tinubu.
Ibelata oke ọnụ ụgbọ njem:Onyeisiala Tinubu.
Ndị Omebe Iwu Agbatịala Oge Ọrụ Ndị Ụlọ Ọrụ Ha
Ụlọ omebe iwu Naijiria ewepụtala akwụkwọ iwu na-achọ ịji afọ ise gbatịkwuo oge ndị ọrụ ụlọ omeiwu mba ahụ.…
Onyeisiala Tinubu Ekwuputara Nkwa Ezi Ọchịchị Etiti
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ekwuola na mba ahụ ga-emeri nsogbu akụ na ụba dị ugbu a ka ọ na-ekwughachi…
KDSG na-agba ndị inyom dị ime ume ka ha rịọ ihe mgbakwunye n’efu
Gọọmenti Kaduna steeti agwala ụmụnwaanyị dị ime na steeti ahụ ka ha na-achọ mgbe niile maka Multiple Micronutrient…
NLC kwụsịtụrụ ngagharị iwe na mba
Otu Nigeria Labour Congress (NLC), akwụsịla ụbọchị nke abụọ nke ọgbakọ ụbọchị abụọ ha na-eme n'obodo niile, bụ nke…