Take a fresh look at your lifestyle.

Onye Minista F.C.T kwuru na Abuja gana ewu ewu ma di sam.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 355

Onye Minista nke isi obodo Naijiria FCT, bụ Maazi Nyesom Wike, kwuru na mkpebi Onye isi ala Bola Tinubu ime ka Abuja ghọọ ebe na-ewu ewu ma di sam.

Iji gosipụta ebum n’obi na Olileanya ọhụrụ   o needed tupu ụbọchị mbụ ya n’ọfịs.

Onye ozi ahụ kwupụtara nke a na Satọde ka ọ nyochachara ọtụtụ ọrụ na-aga n’ihu n’Abuja .

Onye ozi ahụ, bụ onye gosipụtara obi ụtọ maka  ọrụ na-aga n’ihu na mpahara ahụ.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *