Take a fresh look at your lifestyle.

Ibelata  oke ọnụ ụgbọ  njem:Onyeisiala Tinubu.

Temitope dere ya na bekee.

0 337

Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ekwenyela na gọọmentị ya kwadoro usoro ibelata  oke ọnụ ụgbọ  njem maka ụmụ amaala niile site n’ịtụzi Minista na-ahụ maka  ụgbọ njem, Sa’idu Alkali, iji hụ na mmekorita dị n’etiti gọọmentị etiti na ndi amala

 

 Onye isi ala nyere ntụziaka ahụ n’oge mmeghe nke ụzọ mbụ nke Lagos Rail Mass Transit (LRMT) Red Line project, ọrụ 37km na-atụ anya iji belata nnukwu ego a na-etinye na  njem.

Leave A Reply

Your email address will not be published.