Onye Ndọrọndọrọ APGA N’oge Gara Aga Akpọọla Oku Maka Ịdị N’otu, Udo Na Ndidi
Agbaala ndị Naijiria ume ka ha na ibe ha na-ebikọ ọnụ na ịdị n'otu n'agbanyeghị agbụrụ ma ọ bụ obodo ha.
Ọ bụ…
Ụlọ Ọrụ Nchụta Ego Na Steeti Kogi Enwetala Ijeri Naira Iri Na Asatọ N’afọ 2022
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka nchụta ego n'ime Kogi steeti enwetala ego ruru ijeri naira iri na asatọ dịka ego nchụta n'ime…
Osote Onyeisiala Osinbajo ekelela Onyeisiala Buhari Na Agbam Afo Iri Asatọ
Osote onyeisiala Yemi Osinbajo na nwunye ya bụ Dolapo ekelela Onyeisiala Muhammadu Buhari na mmemme ncheta ụbọchị…
Sineti Naijiria kwadoro osote gọvanọ abụọ nke ulo aku ukwu
Ụlọomeiwu Naịjirịa n'ụbọchị Wenezde kwadoro nhọpụta Oriakụ Aishah Ahmad na Edward Lametek Adamu dịka osote gọvanọ…
Naijiria kwusiri ike na mkpa nke amụma ịfụ-opi
Mịnịsta na-ahụ maka ego, mmefu ego na atụmatụ mba Naịjirịa, Dr Oriakụ Zainab Ahmed, akọwaala amụma ịfụfụ dị ka otu…
Ndị omebe iwu Taraba steeti ewepụtala ego mmefu N173b maka 2023
Ndị omebe iwu Taraba steeti enyefela mmefu ego nke afọ 2023 karịa ijeri naira 173.…
PDP Amalitela Achumnta Vootu Atiku-Okowa na steeti Anambra
Na mkparịtaụka mgbasa ozi n'Awka, ụbọchị Wenezde, abalị nke iri na anọ ọnwa Disemba, onye nhazi otu kansụl achumnta…
Naijiria Emepeela Akwa Mmiri Niger Nke Abụọ Maka Mmemme Yuletide
Ekwuwapụtala mmeghe akwa mmiri Niger nke abụọ ruo otu ọnwa maka mmemme oge Yuletide.
Mịnịsta Naijiria na-ahụ…
Ntuli aka n’ọchịchị ime obodo: Steeti Niger na-aṅụ ndị isi oche kansụl
Gọvanọ Naịja steeti dịna mpaghara North Central Naijiria, Abubakar Sani Bello, aṅụla iyi ndị isi oche kansụl ọhụrụ…
Naijiria na mba Rwanda bịanyere aka na NASA Artemis Accord
Naijiria na Rwanda abanyela aka na National Aeronautics and Space Administration, NASA, Artemis Accord ịghọ mba mbụ…