Peter Obi kwere nkwa na ya ga-ebuga Naijiria n’ọkwa dị elu
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala na Labour Party (LP) bụ Peter Obi, ekwela nkwa na ya ga-edozi Naijiria wee weta ya…
2023: Onye na-azọ ọkwa Gọvanọ PDP Na Nasarawa ekwela nkwa ndị ntorobịa, inye ụmụ nwanyị…
Onye na-azọ ọkwa gọvanọ steeti Nasarawa nke Peoples Democratic Party (PDP) na ntuliaka na-abịa n'afọ 2023, Dr.…
Ndị uweojii anwụchiela ndị na-atụ mgbere nwa na Port Harcourt
Ndị uweojii n’Steeti Rivers anwuchiela mmadụ anọ ndị ha sị ji ụmụaka a mụrụ ọhụrụ atụ mgbere.
Dịka ndị uweojii…
Nigerian Immigration Service achụọla mmadụ anọ ma butuo ọkwa ndị ọzọ maka nrụrụaka
Ụlọ ọrụ Nigeria Immigration Service (NIS) ebutuola ọkwa ndị otu ha mmadụ iri na anọ ma rie mmadụ iri abụọ na abụọ…
Peace Anyiam-Osigwe, onye Nollywood a ma ama alaala mmụọ
Peace Ogechi Anyiam-Osigwe, nwa ada mmepụta ejije Nollywood mara ama, alaala mmụọ.
Nwa ada Anyiam-Osigwe bụ onye…
Atiku kwuputara nchegbu maka mwakpo ụgbọ oloko Edo steeti
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke People’s Democratic Party, Atiku Abubakar, ekwupụtala nchegbu maka mwakpo ọhụrụ a…
Ọtụtụ mmadụ ka idei mmiri metụtara na FCT – FEMA
Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory Emergency Management Agency (FEMA), kwuru na idei mmiri metụtara ihe dị ka mmadụ…
Ọrụ ugbo ga-enye aka ibutu oke ọnụ ihe oriri – Iwuanyanwu
Otu onye okenye steeti bụ Chiifu Emmanuel Iwuanyanwu kpọkuru ndị Igbo ka ha kwalite ọrụ ugbo na mpaghara ha iji…
Iwobi agaghi agbanwu boolu izu atọ maka mmerụ ahụ
Everton ekwenyela na Alex Iwobi agaghị eme egwuregwu n'ime izu atọ na-abịa mgbe ọ merụrụ ahụ akwara n'oge mmeri FA…
Mmadụ iri ato na otu ka ndị ekperima tọọrọ n’ọdọ ụgbo oloko Edo Steeti –…
Akụkọ na-ekwu na ọtụtụ ndị ojiegbe a na-eche na ha bụ ndị ọchịehi wakporo ma tọrọ ọtụtụ mmadụ n'ọdọ ụgbọ oloko dị…