Ụlọikpe Ukwu Akwụsịtụla Oge Mmechi Akwụkwọ Ego Ochie
Ụlọikpe ukwu nke Nigeria egbochiela Gọọmenti etiti iga n'ihu imejuputa atụmatụ nke demonetization.
Steeti atọ dị…
Ọrịa Akụrụ Dị Elu Na Mba Amerika
Ọrịa ọbara ndị e nwere ike igbochi egbochi ndị metụtara akụrụ na-adịkarị na ndị ojii mba Amerika na ndị Hispanik…
Onyeisiala Naijiria Akwanyerela Hilda Adefarasin Ugwu.
Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari etiela ezinụlọ Adefarasin aka n'obi maka ọnwụ nnukwu nne ha bụ Oriakụ Hilda…
Owutere Onyeisiala maka ogbugbu e gburu ndị Naijiria na Burkina Faso
Onyeisiala Muhammadu Buhari anatala akụkọ jọgburu onwe ya maka ogbugbu egburu ọtụtụ ndị ala ala ala ala Naịjiria bụ…
Ọtụtụ mmadu anwụọla n’ala ọmajijiji malitere na Turkey
Ala ọmajijiji nke ukwu dakwasiri ọwụwa anyanwụ mba Turkey n'ụzụ ụtụtụ ụbọchi Monde ma gbuo ihe karịrị mmadụ narị…
Isi okwu Ngwuputa akuchinyere na Naijiria dara site na 36.6%
Ngụkọta ọnụ ọgụgụ nke akuchinyere ndị e nyere ụlọ ọrụ na-egwupụta akụ agbadala site na 36.63 pasent n'ime afọ ise.…
Onyeisiala Buhari akatọrọ etu ndị omekome si wakpuo ndị nche obodo na Steeti Katsina
Onyeisiala Muhammadu Buhari akatọọla mwakpo a wakporo ndị nche n'ọhịa Yargoje dị n'okpuru ọchịchị Kankara nke…
Gọọmenti Anambra na-eme ihe dị mkpa iji gbochie ide mmiri
Gọọmenti Anambra steeti na-agbasi mbọ ike iji gbochie idei mmiri na iji gbanarị ihe ga-eme ọzọ n'afọ 2022.…
Nwa Obafemi Martins bịanyere aka na nkwekọrịta asompi mbụ
Kevin Mauss-Martins,bu nwa Obafemi Martins nke gbaburu out Super Eagles boolu tupuu ola ezumike, abanyela aka na…
Tems emeriela nturuugo Grammy nke mbụ ya
Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka TemsImage caption: Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka Tems
Otiegwu…