Take a fresh look at your lifestyle.

Tems emeriela nturuugo Grammy nke mbụ ya

0 530

Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka TemsImage caption: Otiegwu Temilade Openiyi a ma ama dịka Tems

Otiegwu Naịjirịa a ma dịka Tems eritela nturuugo Grammy nke mbụ ya.

Ezigbo aha Tems bụ Temilade Openiyi.

Grammy bụ nturuugo kachasị maka ndị otiegwu n’ụwa niile.

Ọ bụ egwu Tems na ndị otiegwu mba Amerịka, Future na Drakes tikọrọ ọnụ, riteera ha nturuugo a dịka egwu ‘rap’ kacha ụtọ nke afọ 2022.

Tems dị afọ iri abụọ na isii dịka a mụrụ ya n’abali iri abụọ na atọ nke ọnwa Julaị afọ 1996.

Ọ gụrụ akwụkwọ na Dowen Colleg dị na Legọs tupu ọ ga gụọ mahadum na mba Amerịka.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *