Gọvanọ Ishaku kpọrọ oku ka a gbatịkwuo oge ịtụ vootu na steeti Taraba
Gọvanọ steeti Taraba na onye ndoro-ndoro ochichi People’s Democratic Party (PDP) maka South Taraba Senatorial…
Onye chịburu Naịjirịa bụ Goodluck Jonathan turu vootu
Onye chibụru dika onyeisiala Naịjirịa bụ Dr Good luck Ebele Jonathan tinyere votu ya na nwunye ya bụ Dame Patience…
Olusegun Obasanjo atụọla vootu nke ya
Aka chịbụrụ Naịjirịa bụ Olusegun Obasanjo apụtala tụọ vootu nke ya n’ọgbọ ntuliaka nọ n’obodo ya n’ime Abeokuta,…
Nwunye onyeisiala Naijiria na-agwa ndị Naijiria ka ha nabata nsonaazụ ntuli aka
Nwunye onyeisiala Naịjirịa bụ Aisha Buhari ebola ụmụnwaanyị na ndị ntorobịa iwu ka ha na-erube isi n'iwu n'oge…
Ndị EFCC na ndị nchekwa ndị ọzọ wuchiri Agulu, Steeti Anambra ebe a na-atụ vootu
Otu ndị ọrụ nchekwa dị iche iche gụnyere ụlọọrụ EFCC wuchiri ebe a na-atụ vootu n'Agulu dị n'Anambra Steeti.
Ndị…
Peter Obi atụọla vootu nke ya
Peter Obi na-azo okwa onyeisiala n’okpuru pati Labour Party apụtala ịtụ vootu ya ugbua n'ọgbọ ntuliaka Amantutu…
Igwe Bivas ekweghi Gọvanọ Nyesom Wike nke Rivers steeti tụọ vootu
Gọvanọ Nyesom Wike nke Rivers Steeti enweghi ike tụọ vootu n’ihia na akụrụngwa BIVAS enweghi ike wepụtanwu…
Bola Tinubu na-azọrọ APC ọkwa apụtala ịtụ vootu ya
Bola Ahmed Tinubu awụchiela n’ogige ntuliaka nke Shoprite dị n'Ikeja, Legos steeti bụ ebe ọ ga-atụ vootu nke ya…
Onyeisiala Buhari tụrụ vootu ya
Onyeisiala Muhammadu Buhari etinyela vootu ya maka ntuliaka onyeisiala na ụlọ ọgbakọ omebe iwu nke afọ 2023.…
Onye na-azo okwa oneisiala na pati PDP atụọla votu
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Peoples Democratic Party, PDP, Alhaji Atiku Abubakar ewepụtala vootu ya nke ọma na…