‘Aga m eso ndị ọkaiwu anyị gaa ụlọikpe taa’ – Peter Obi
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ekwuola na ya ga-eso ndị ọkaiwu ya gaa ụlọikpe…
Tinubu na-achọ ka ụlọikpe nye ya ohere inyocha ihe ndị e ji mee ntuliaka ọkwa onyeisiala…
Onye a họpụtara ịchị Naịjirịa bụ BolaTinubu amalitela ịchọ ka Ụlọikpe Mkpegharị nye iwu ha ọ nweta ikike ịhụ…
Naijiria Ga-eme Ka Mmekọrịta Ya Na Iran Sikwuo Ike
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwela osote Onyeisiala mba Iran nkwa njikere Naijiria dị ịkwalite mmekọrịta dị n'etiti…
Onye na azọ ọkwa Gọvanọ na PDP agwala ụmụ amaala ka ha jee votu na Kaduna
Honorebu.Isa Ashiru kpokuru ndi mmadu ka ha kwadebe ma puta tuo votu n’abali iri na otu nke onwa Febuwari,na…
BVAS, IReV ga-arụrịrị ọrụ na ntuliaka ọkwa gọvanọ – Inec
Ngalaba nhazi ntuliaka na Naịjirịa bụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) ekwela nkwa na ọdachi…
Ihe ise a na-atụ anya n’aka Onyeisiala ga-abata
Nani ma ụlọikpe akagburu mpụtara ntuliaka e mere n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Febụwarị afọ 2023, Bola Ahmed…
Afcon U20: Caf họpụtara Referee maka asompi Nigeria, Gambia
Otu n’ahu maka egwuriegwu boolu na Afrika nke akporo (Caf) ahọpụtala Libyrazg Ahmere, dị ka onye na-eme ihe maka…
Ntụliaka onyeisiala Naịjirịa ejughị ndị mmadụ afọ – Onye Nnọchiteanya Amerịka
Onye nnọchiteanya mba Amerịka na Naịjirịa bụ Mary Beth Leonard ekwuola na mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa…