Take a fresh look at your lifestyle.

Ihe ndị Igbo ji eme ego n’oge gboo.

chigo .

0 366

Ha bu ndi a:

1)OKPOGHO

2)EGO IGWE

3)EHI

4)EGO

5)NNE EGO

6)MANILA

Ihe ndị ọzọ Igbo ji eme ego

Ọ bụghị nani ihe ndị a anyị gụp.ụtarala ka ndị mgbe ochie ji eme ego.

Ihe ndị ọzọ Igbo kpọrọ ego gụnyere:

  • Ọdụ
  • Ọlaedo
  • Ọla nchara
  • Nnu
  • Mmanya ọkụ
  • Ngwagha dịka egbe

BBC

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *