APGA katọrọ imebi ntuliaka e mere na steeti Ebonyi
Onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke otu All Progressives Grand Alliance, APGA, bụ Ọkammụta Benard Odoh akatọọla ogbugbu…
E mere ngagharịiwe n’Ebonyi dịka ndị omekome wakporo ogige atụmvootu
E mere ngaghariiwe na Omege ward nke dị n'okpuruọchịchị Ezza Nọt nke Ebonyi steeti maka etu ndị omekome siri wakpoo…
Azụmahịa: Ndozigharị kọstọm nke Nigeria na-ebuli ọrụ mbupụ
Onyeisi ndị kọstọm na mpaghara Lilypond Export Command na Naịjirịa bụ Mohammed Babandede ekwuola na imepụta ụlọ ọrụ…
Osote Onyeisiala Naijiria Ahọpụtara Atụọla Vootu
Onye osote onyeisiala Naijiria a họpụtara bụ Kashim Shettima atụọla votu ya na ngalaba vootu ya bụ Alhaji Kukawa…
Amilela ichikọ na igu vootu na Steeti Abia
Ichiko na igu vootu ebirila oku na ntuliaka nke ndi Gọvanọ na ndi omeiwu Steeti na Aba,nke Steeti Abia,mpaghara…
Etu ndị omekome siri wakpoo otu ọgbọ ntuliaka na Kaduna
Ndị ọrụ Inec gbara ọsọ gbabaa otu ụlọ nọ nso ebe ahụ
Lee ka ndị ọrụ Inec siri zoo onwe ha n’ime ụlọ dị n’akụkụ…
A wakpoola ọgbọ ntuliaka Phalga na Rịvas steeti
Ndị omekome wepụtara akwụkwọ ndị e ji tụọ vootu bụ nke ndị akwadoghi ndị otu pati ha pụtara ikwado ma gbaa ya ọkụ.…
Ndị ọrụ nchekwa nwụchiri ndị uwe ojii adịgboroja na ntuliaka Enugwu
Ndị ọrụ nchekwa nwụchirila ọtụtụ mmadụ n'okpuru ọchịchị Isi-Uzo dị n'Enugwu steeti na-ebute ọgba aghara na ụjọ…
Ntuli aka: “APC ga-aga n’ihu na-eme nke ọma” – Prezidenti Buhari
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwupụtala nchekwube na ihe ga-esi na ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti ahụ ga-akwado ndị…
Onye Ga-abụ Onyeisiala Ariọla Ndị Naijiria Ka Ha Tụọ Vootu Ọkwa Gọvanọ N’ụzọ Udo.
Onyeisiala a họpụtara ọhụrụ, Bola Tinubu atụnyela votu ya na ngalaba ntuliaka ya na Alausa dị n'Ikeja, Lagos…