Ndị omekome wepụtara akwụkwọ ndị e ji tụọ vootu bụ nke ndị akwadoghi ndị otu pati ha pụtara ikwado ma gbaa ya ọkụ.
A majara ndị pụtara ịtụ vootu ebe ahụ. Ihe a mere n’akụkụ Phalga Ward nke akụkụ Aggrey Road nke Port Harcourt,dina Rịvas steeti.
E kwuru na ndị omekome ahụ kụsara ntuliaka ebe ahụ nke mere ntuliaka jiri bie n’ike ebe ahụ.
Leave a Reply