A wakpoola ọgbọ ntuliaka Phalga na Rịvas steeti
Ndị omekome wepụtara akwụkwọ ndị e ji tụọ vootu bụ nke ndị akwadoghi ndị otu pati ha pụtara ikwado ma gbaa ya ọkụ.
A majara ndị pụtara ịtụ vootu ebe ahụ. Ihe a mere n’akụkụ Phalga Ward nke akụkụ Aggrey Road nke Port Harcourt,dina Rịvas…