Take a fresh look at your lifestyle.

Zack Orji ka dị ndụ.

Chigo deziri ya n'igbo.

0 234

Asịrị na-efeharị na soshial mịdịa na-asị na onye na eme ịhe onyoyoo na Nollywood bụ Zack Orji anala mmụọ.

Mana nke a Abughị ezịokwu dị ka ndị onye ịsị ndị na ahụ maka ịhe onyoyoo na Naịjịrịa bụ Emeka Rollas sịrị kwụọ.

Emeka Rollas kwuru na Zack Ọrji ka dị ndụ ma katọọ etụ ndị mmadu sịrị abụgharị asịrị na abụghị ezị okwu na sosal mịdịa.

Na ọkwụ ya “to Zack Orji ka dị ndụ. Bịkọ unu egena ndị na ebụgharị okwu asị na abụghị ezịokwu na sọsal mịdịa”

“ịhe dị etu a na-egọsị etu ụfọdụ ndị mmadụ sịrị nwee ajọ obi. Anyị a ma nnabata ụdịrị ịhe a”

“Zack Orji ama nwu. Ọ ga adị ndụ rụọlụ chịneke ọrụ”.

Ndị a maama nwụrụ anwụ na nso nso a

Leave A Reply

Your email address will not be published.