Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala esonyela ndị otu Kraịsti iji mee emume Ista,

Chigo deziri ya n'igbo.

0 72

Onye isi ala Bola Tinubu esonyela ndị otu Kraịsti iji mee emume Ista, oge dị ịrịba ama na ememe dị ebube nke mmeri nke ndụ n’elu ọnwụ Kristi mere.

 

Onye isi ala na nkwupụta nke ọnụ na-ekwuchitere ya, Ajuri Ngelale ji obi ụtọ na-ekele Ndị Kraịst nọ na Nigeria na gburugburu ụwa n’oge a, na-emesi ịhụnanya, ịchụ àjà, na ọmịiko  nke oge a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *